2 Samuel 1:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Sọl na Jonatan+ bụ ndị a hụrụ n’anya na ndị e ji kpọrọ ihe n’oge ha dị ndụ. E kewaghịkwa ha n’ọnwụ.+ Ha na-efe ọsọ karịa ugo.+ Ha dịkwa ike karịa ọdụm.+
23 Sọl na Jonatan+ bụ ndị a hụrụ n’anya na ndị e ji kpọrọ ihe n’oge ha dị ndụ. E kewaghịkwa ha n’ọnwụ.+ Ha na-efe ọsọ karịa ugo.+ Ha dịkwa ike karịa ọdụm.+