2 Samuel 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Sọl na Jọnatan,+ ndị a hụrụ n’anya, ndị bụkwa ndị ọma n’oge ha dị ndụ,E kewaghịkwa ha n’ọnwụ.+Ha na-efe ọsọ karịa ugo,+Ha dị ike karịa ọdụm.+
23 Sọl na Jọnatan,+ ndị a hụrụ n’anya, ndị bụkwa ndị ọma n’oge ha dị ndụ,E kewaghịkwa ha n’ọnwụ.+Ha na-efe ọsọ karịa ugo,+Ha dị ike karịa ọdụm.+