Ndị Ikpe 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Osisi ogwu wee sị osisi ndị ọzọ, ‘Ọ bụrụ na unu ji ezi obi na-ahọpụta m ịbụ eze unu, bịanụ, gbabanụ na ndò m.+ Ma ọ́ bụghị otú ahụ, ka ọkụ+ si n’osisi ogwu pụta repịa osisi sida+ nke Lebanọn.’+
15 Osisi ogwu wee sị osisi ndị ọzọ, ‘Ọ bụrụ na unu ji ezi obi na-ahọpụta m ịbụ eze unu, bịanụ, gbabanụ na ndò m.+ Ma ọ́ bụghị otú ahụ, ka ọkụ+ si n’osisi ogwu pụta repịa osisi sida+ nke Lebanọn.’+