Aịzaya 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ọ ga-abịakwasịkwa osisi sida niile nke Lebanọn+ ndị dị elu na ndị e buliri elu nakwa oké osisi niile nke Beshan;+ Aịzaya 32:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Akụ́ mmiri ígwé ga na-ada mgbe oké ọhịa dara,+ a ga-eweda obodo a n’ala kpamkpam.+
13 ọ ga-abịakwasịkwa osisi sida niile nke Lebanọn+ ndị dị elu na ndị e buliri elu nakwa oké osisi niile nke Beshan;+