Ọrụ Ndịozi 27:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma n’echi ya, ha malitere ịtụfusị ihe dị n’ụgbọ mmiri ahụ,+ n’ihi na oké ifufe ahụ nọ na-aṅagharịsi anyị ike. Ọrụ Ndịozi 27:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Mgbe ha rijuru nri afọ, ha mewere ka ịdị arọ nke ụgbọ mmiri ahụ belata+ site n’isi n’ime ya na-atụba ọka wit n’ime oké osimiri.
18 Ma n’echi ya, ha malitere ịtụfusị ihe dị n’ụgbọ mmiri ahụ,+ n’ihi na oké ifufe ahụ nọ na-aṅagharịsi anyị ike.
38 Mgbe ha rijuru nri afọ, ha mewere ka ịdị arọ nke ụgbọ mmiri ahụ belata+ site n’isi n’ime ya na-atụba ọka wit n’ime oké osimiri.