5 Ndị na-arụ ọrụ n’ụgbọ mmiri ahụ wee tụwa egwu, na-eti mkpu enyemaka, onye nke ọ bụla ana-etiku chi ya.+ Ha wee na-atụnye ngwongwo ndị dị n’ụgbọ ahụ n’ime oké osimiri iji mee ka ịdị arọ nke ụgbọ ahụ belata.+ Ma Jona gbadara n’ala ala ụgbọ ahụ, wee dinara na-arahụ ụra dị omimi.+