Jeremaya 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na chi gị adịwo ọtụtụ dị ka obodo ndị dị n’ime gị, gị Juda;+ unu arụworo ihe ihere+ ọtụtụ ebe ịchụàjà dị ka e nwere ọtụtụ okporo ámá na Jeruselem, bụ́ ebe ịchụàjà maka isurere Bel ihe nsure ọkụ.’+
13 N’ihi na chi gị adịwo ọtụtụ dị ka obodo ndị dị n’ime gị, gị Juda;+ unu arụworo ihe ihere+ ọtụtụ ebe ịchụàjà dị ka e nwere ọtụtụ okporo ámá na Jeruselem, bụ́ ebe ịchụàjà maka isurere Bel ihe nsure ọkụ.’+