-
Abụ Ọma 115:5Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 Ha nwere ọnụ, ma ha apụghị ikwu okwu;+
Ha nwere anya, ma ha apụghị ịhụ ụzọ;+
-
Abụ Ọma 135:16Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
16 Ha nwere ọnụ, ma ha apụghị ikwu ihe ọ bụla;+
Ha nwere anya, ma ha apụghị ịhụ ihe ọ bụla;+
-
Daniel 5:23Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
23 Kama i buliri onwe gị elu megide Onyenwe eluigwe,+ a chịpụtakwara arịa ndị si n’ụlọ ya n’ihu gị;+ gị onwe gị na ndị ukwu gị, ndị iko gị na ndị nwunye gị ndị ọzọ ejiriwo ha na-aṅụ mmanya, i towokwa chi efu ndị e ji ọlaọcha na ọlaedo, ọla kọpa, ígwè, osisi na nkume mee,+ bụ́ ndị na-adịghị ahụ ụzọ ma ọ bụ anụ ihe, ha amaghịkwa ihe ọ bụla;+ ma i nyeghị Chineke onye ume ndụ gị dị n’aka+ nakwa onye ụzọ gị niile dị n’aka+ otuto.+
-
-
-
-
-