Jeremaya 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha dị ka ihe e ji achụ anụmanụ n’ubi kukumba, ha apụghị ikwu okwu.+ A na-ebu ha ebu, n’ihi na ha apụghị ịga ije.+ Atụla egwu n’ihi ha, n’ihi na ha apụghị iweta ọdachi ọ bụla, ha adịghịkwa eme ihe ọma ọ bụla.”+ 1 Ndị Kọrịnt 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu maara na mgbe unu bụ ndị mba ọzọ,+ a na-eduhie unu ife arụsị+ ndị ahụ na-adịghị ekwu okwu,+ dị nnọọ ka e duhiere unu.
5 Ha dị ka ihe e ji achụ anụmanụ n’ubi kukumba, ha apụghị ikwu okwu.+ A na-ebu ha ebu, n’ihi na ha apụghị ịga ije.+ Atụla egwu n’ihi ha, n’ihi na ha apụghị iweta ọdachi ọ bụla, ha adịghịkwa eme ihe ọma ọ bụla.”+
2 Unu maara na mgbe unu bụ ndị mba ọzọ,+ a na-eduhie unu ife arụsị+ ndị ahụ na-adịghị ekwu okwu,+ dị nnọọ ka e duhiere unu.