Ndị Ikpe 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Gaanụ kpọkuo chi ndị ahụ+ unu họọrọ+ ka ha nyere unu aka. Ka ha zọpụta unu ugbu a unu nọ n’ahụhụ.” Aịzaya 46:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha na-ebu ya n’ubu ha,+ ha na-eburu ya debe ka o guzoro n’ebe ọ ga-adị. Ọ naghị esi n’ebe o guzo apụ.+ Mmadụ na-etikukwa ya, ma ọ dịghị aza; ọ naghịkwa azọpụta onye ahụ n’ahụhụ ya.+
14 Gaanụ kpọkuo chi ndị ahụ+ unu họọrọ+ ka ha nyere unu aka. Ka ha zọpụta unu ugbu a unu nọ n’ahụhụ.”
7 Ha na-ebu ya n’ubu ha,+ ha na-eburu ya debe ka o guzoro n’ebe ọ ga-adị. Ọ naghị esi n’ebe o guzo apụ.+ Mmadụ na-etikukwa ya, ma ọ dịghị aza; ọ naghịkwa azọpụta onye ahụ n’ahụhụ ya.+