Ndị Ikpe 10:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Gakwurunụ chi ndị ahụ unu họọrọ, rịọkwanụ ha ka ha nyere unu aka.+ Ka ha zọpụta unu ugbu a unu na-ata ahụhụ.”+
14 Gakwurunụ chi ndị ahụ unu họọrọ, rịọkwanụ ha ka ha nyere unu aka.+ Ka ha zọpụta unu ugbu a unu na-ata ahụhụ.”+