27 O wee ruo n’ehihie na Ịlaịja malitere ịkwa ha emo,+ sị: “Kpọkusienụ ya ike, n’ihi na chi ka ọ bụ;+ n’ihi na ọ ghaghị ịbụ na o nwere ihe na-echegbu ya, nsị na-akpakwa ya,+ o wee gawa mposi.+ Ma ọ bụ, ọ pụrụ ịbụ na ọ na-arahụ ụra, kwesịkwa iteta!”+
28 “Ma olee ebe chi ndị i meere onwe gị nọ?+ Ka ha bilie ma ọ bụrụ na ha nwere ike ịzọpụta gị n’oge ọdachi gị.+ N’ihi na dị ka obodo gị dị ọtụtụ, otú ahụ ka chi gị dị ọtụtụ, gị Juda.+