Ndị na-ejere ya ozi bịara lee anya, ma, lee, a kpọchichara ọnụ ụzọ ụlọ ahụ dị n’elu akpọchi. Ha wee sị: “Ọ na-eje mposi+ n’ọnụ ụlọ jụrụ oyi nke dị n’ime.”
3 E mesịa, ọ bịara n’ogige atụrụ e ji nkume gbaa nke dị n’akụkụ ụzọ, n’ebe ọgba dị. Sọl wee bata ịga mposi,+ ka Devid na ndị ikom ya nọ ọdụ n’ime ime n’ọgba ahụ.+