Ndị Ikpe 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Gaanụ kpọkuo chi ndị ahụ+ unu họọrọ+ ka ha nyere unu aka. Ka ha zọpụta unu ugbu a unu nọ n’ahụhụ.” Jeremaya 2:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Ma olee ebe chi ndị i meere onwe gị nọ?+ Ka ha bilie ma ọ bụrụ na ha nwere ike ịzọpụta gị n’oge ọdachi gị.+ N’ihi na dị ka obodo gị dị ọtụtụ, otú ahụ ka chi gị dị ọtụtụ, gị Juda.+
14 Gaanụ kpọkuo chi ndị ahụ+ unu họọrọ+ ka ha nyere unu aka. Ka ha zọpụta unu ugbu a unu nọ n’ahụhụ.”
28 “Ma olee ebe chi ndị i meere onwe gị nọ?+ Ka ha bilie ma ọ bụrụ na ha nwere ike ịzọpụta gị n’oge ọdachi gị.+ N’ihi na dị ka obodo gị dị ọtụtụ, otú ahụ ka chi gị dị ọtụtụ, gị Juda.+