Aịzaya 41:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Kọọnụ ihe ndị gaje ime mgbe e mesịrị, ka anyị wee mata na unu bụ chi.+ Ee, unu kwesịrị ime ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ, ka anyị wee legharịa anya hụ ya n’otu mgbe ahụ.+
23 Kọọnụ ihe ndị gaje ime mgbe e mesịrị, ka anyị wee mata na unu bụ chi.+ Ee, unu kwesịrị ime ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ, ka anyị wee legharịa anya hụ ya n’otu mgbe ahụ.+