Aịzaya 44:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Nke a bụ ihe Jehova, bụ́ Eze Izrel,+ Onye Mgbapụta ya,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, ‘Abụ m onye mbụ, abụkwa m onye ikpeazụ,+ ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ ma e wezụga m.+ Aịzaya 46:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Chetanụ ihe mbụ ndị mere n’oge dị anya gara aga,+ na abụ m Chineke,+ ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ,+ ọ dịghịkwa onye dị ka m;+ Jeremaya 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mmadụ ọ̀ pụrụ imere onwe ya chi dị iche iche mgbe ha na-abụghị chi?+
6 “Nke a bụ ihe Jehova, bụ́ Eze Izrel,+ Onye Mgbapụta ya,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, ‘Abụ m onye mbụ, abụkwa m onye ikpeazụ,+ ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ ma e wezụga m.+
9 Chetanụ ihe mbụ ndị mere n’oge dị anya gara aga,+ na abụ m Chineke,+ ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ,+ ọ dịghịkwa onye dị ka m;+