11 “‘Lee! Ụbọchị na-abịa,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘mgbe m ga-eme ka e nwee ụnwụ n’ala a, ma ọ bụghị ụnwụ nri, meekwa ka e nwee akpịrị ịkpọ nkụ, ma ọ bụghị nke mmiri, kama ọ bụ nke ịnụ okwu Jehova.+
6 Ọ sịkwara m: “Ha emezuwo! Abụ m Alfa na Omega, mmalite na ọgwụgwụ.+ M ga-enye onye ọ bụla akpịrị na-akpọ nkụ mmiri nke si n’isi iyi nke mmiri nke ndụ n’efu.+