1 Samuel 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’oge ahụ niile, nwa okoro ahụ bụ́ Samuel nọ na-ejere Jehova ozi+ n’ihu Ilaị, okwu Jehova+ kọkwara ụkọ n’oge ahụ;+ a dịghị ahụkarị ọhụụ.+ Abụ Ọma 74:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Anyị ahụghị ihe e ji mara anyị; e nwekwaghị onye amụma,+Ọ dịghị onye n’ime anyị nke maara mgbe ihe a ga-adịru. Ezikiel 7:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ahụhụ ga-esochi ahụhụ,+ akụkọ ga-esochikwa akụkọ, ndị mmadụ ga-achọ ọhụụ n’ọnụ onye amụma,+ iwu ga-akọ ụkọ n’ọnụ onye nchụàjà, ndụmọdụ ga-akọkwa ụkọ n’ọnụ ndị okenye.+ Matiu 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma ọ zara, sị: “E dere, sị, ‘Ọ bụghị naanị achịcha ga-eme ka mmadụ dị ndụ, kama ọ bụ okwu niile nke na-esi n’ọnụ Jehova pụta.’”+
3 N’oge ahụ niile, nwa okoro ahụ bụ́ Samuel nọ na-ejere Jehova ozi+ n’ihu Ilaị, okwu Jehova+ kọkwara ụkọ n’oge ahụ;+ a dịghị ahụkarị ọhụụ.+
9 Anyị ahụghị ihe e ji mara anyị; e nwekwaghị onye amụma,+Ọ dịghị onye n’ime anyị nke maara mgbe ihe a ga-adịru.
26 Ahụhụ ga-esochi ahụhụ,+ akụkọ ga-esochikwa akụkọ, ndị mmadụ ga-achọ ọhụụ n’ọnụ onye amụma,+ iwu ga-akọ ụkọ n’ọnụ onye nchụàjà, ndụmọdụ ga-akọkwa ụkọ n’ọnụ ndị okenye.+
4 Ma ọ zara, sị: “E dere, sị, ‘Ọ bụghị naanị achịcha ga-eme ka mmadụ dị ndụ, kama ọ bụ okwu niile nke na-esi n’ọnụ Jehova pụta.’”+