1 Samuel 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’oge ahụ niile, nwa okoro ahụ bụ́ Samuel nọ na-ejere Jehova ozi+ n’ihu Ilaị, okwu Jehova+ kọkwara ụkọ n’oge ahụ;+ a dịghị ahụkarị ọhụụ.+ Emọs 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘Lee! Ụbọchị na-abịa,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘mgbe m ga-eme ka e nwee ụnwụ n’ala a, ma ọ bụghị ụnwụ nri, meekwa ka e nwee akpịrị ịkpọ nkụ, ma ọ bụghị nke mmiri, kama ọ bụ nke ịnụ okwu Jehova.+
3 N’oge ahụ niile, nwa okoro ahụ bụ́ Samuel nọ na-ejere Jehova ozi+ n’ihu Ilaị, okwu Jehova+ kọkwara ụkọ n’oge ahụ;+ a dịghị ahụkarị ọhụụ.+
11 “‘Lee! Ụbọchị na-abịa,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘mgbe m ga-eme ka e nwee ụnwụ n’ala a, ma ọ bụghị ụnwụ nri, meekwa ka e nwee akpịrị ịkpọ nkụ, ma ọ bụghị nke mmiri, kama ọ bụ nke ịnụ okwu Jehova.+