Ọnụ Ọgụgụ 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee gaa n’ihu ịsị: “Biko, nụrụnụ okwu m. Ọ bụrụ na unu enwee onye amụma nke ga na-eburu Jehova amụma, ọ bụ n’ọhụụ+ ka m ga-eme ka ọ mara m. Ná nrọ+ ka m ga-agwa ya okwu. 1 Ihe E Mere 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Netan wee gwa Devid okwu dị ka okwu ndị a niile si dị nakwa dị ka ọhụụ a dum si dị.+
6 O wee gaa n’ihu ịsị: “Biko, nụrụnụ okwu m. Ọ bụrụ na unu enwee onye amụma nke ga na-eburu Jehova amụma, ọ bụ n’ọhụụ+ ka m ga-eme ka ọ mara m. Ná nrọ+ ka m ga-agwa ya okwu.