Jenesis 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ihe ndị a gasịrị, okwu Jehova ruru Ebram ntị n’ọhụụ,+ sị: “Atụla egwu,+ Ebram. Abụụrụ m gị ọta.+ Ụgwọ ọrụ gị ga-adị nnọọ ukwuu.”+ Jenesis 46:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Chineke wee gwa Izrel okwu n’ọhụụ abalị wee sị:+ “Jekọb, Jekọb!” o wee sị: “Lee m!”+ Ọpụpụ 24:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma o setịpụghị aka ya megide ndị ikom ahụ a na-akwanyere ùgwù n’etiti ụmụ Izrel,+ kama ha hụrụ ezi Chineke n’ọhụụ,+ riekwa nri ma ṅụọ ihe ọṅụṅụ.+ Job 33:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ná nrọ,+ bụ́ ọhụụ+ nke abalị,Mgbe oké ụra ji ndị mmadụ,Mgbe ụra na-atụ ha n’elu ihe ndina.+
15 Mgbe ihe ndị a gasịrị, okwu Jehova ruru Ebram ntị n’ọhụụ,+ sị: “Atụla egwu,+ Ebram. Abụụrụ m gị ọta.+ Ụgwọ ọrụ gị ga-adị nnọọ ukwuu.”+
11 Ma o setịpụghị aka ya megide ndị ikom ahụ a na-akwanyere ùgwù n’etiti ụmụ Izrel,+ kama ha hụrụ ezi Chineke n’ọhụụ,+ riekwa nri ma ṅụọ ihe ọṅụṅụ.+