Ọnụ Ọgụgụ 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee gaa n’ihu ịsị: “Biko, nụrụnụ okwu m. Ọ bụrụ na unu enwee onye amụma nke ga na-eburu Jehova amụma, ọ bụ n’ọhụụ+ ka m ga-eme ka ọ mara m. Ná nrọ+ ka m ga-agwa ya okwu.
6 O wee gaa n’ihu ịsị: “Biko, nụrụnụ okwu m. Ọ bụrụ na unu enwee onye amụma nke ga na-eburu Jehova amụma, ọ bụ n’ọhụụ+ ka m ga-eme ka ọ mara m. Ná nrọ+ ka m ga-agwa ya okwu.