Jenesis 31:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ikpeazụ, o ruru mgbe ìgwè anụ ụlọ ahụ na-agba ibe ha na m lepụrụ anya ná nrọ+ wee hụ, ma, lee, mkpi ndị na-amagoro n’elu ìgwè anụ ụlọ ahụ nwere akara n’ahụ́ ha, ha tụrụ akịka, tụọkwa àgwà.+ Jeremaya 23:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Onye amụma nke rọrọ nrọ, ya kọọ nrọ ya; ma, onye okwu m ruru ntị, ya jiri eziokwu kwuo okwu m.”+ “Gịnị gbasara okporo ọka na mkpụrụ ọka?”+ ka Jehova kwuru.
10 N’ikpeazụ, o ruru mgbe ìgwè anụ ụlọ ahụ na-agba ibe ha na m lepụrụ anya ná nrọ+ wee hụ, ma, lee, mkpi ndị na-amagoro n’elu ìgwè anụ ụlọ ahụ nwere akara n’ahụ́ ha, ha tụrụ akịka, tụọkwa àgwà.+
28 Onye amụma nke rọrọ nrọ, ya kọọ nrọ ya; ma, onye okwu m ruru ntị, ya jiri eziokwu kwuo okwu m.”+ “Gịnị gbasara okporo ọka na mkpụrụ ọka?”+ ka Jehova kwuru.