Jenesis 30:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ìgwè anụ ụlọ ahụ wee na-agba ibe ha n’ihu okporo osisi ndị ahụ, ìgwè anụ ụlọ ahụ wee na-amụ ụmụ ndị nwere akara n’ahụ́, ndị tụrụ akịka na ndị tụrụ àgwà.+
39 Ìgwè anụ ụlọ ahụ wee na-agba ibe ha n’ihu okporo osisi ndị ahụ, ìgwè anụ ụlọ ahụ wee na-amụ ụmụ ndị nwere akara n’ahụ́, ndị tụrụ akịka na ndị tụrụ àgwà.+