Jenesis 31:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ikpeazụ, o ruru mgbe ìgwè anụ ụlọ ahụ na-agba ibe ha na m lepụrụ anya ná nrọ+ wee hụ, ma, lee, mkpi ndị na-amagoro n’elu ìgwè anụ ụlọ ahụ nwere akara n’ahụ́ ha, ha tụrụ akịka, tụọkwa àgwà.+
10 N’ikpeazụ, o ruru mgbe ìgwè anụ ụlọ ahụ na-agba ibe ha na m lepụrụ anya ná nrọ+ wee hụ, ma, lee, mkpi ndị na-amagoro n’elu ìgwè anụ ụlọ ahụ nwere akara n’ahụ́ ha, ha tụrụ akịka, tụọkwa àgwà.+