17 O ji shọvel o ji afụcha ihe n’aka iji debe ebe nzọcha mkpụrụ ya ọcha nke ọma nakwa ka o kpokọba+ ọka wit n’ụlọ nkwakọba ihe ya, ma ọ ga-agba igbogbo+ ya ọkụ n’ọkụ+ nke a na-apụghị imenyụ emenyụ.”
13 ọrụ onye ọ bụla ga-apụta ìhè, n’ihi na ụbọchị ahụ ga-eme ka ọ pụta ìhè, n’ihi na a ga-eji ọkụ kpughee ya;+ ọkụ ahụ ga-egosi ụdị ọrụ onye ọ bụla rụrụ.