42 Onyenwe anyị wee sị: “Ònye n’ezie bụ onye ahụ na-elekọta ụlọ,+ onye kwesịrị ntụkwasị obi,+ nke nwere uche, onye nna ya ukwu ga-eme onye na-elekọta ìgwè ndị na-ejere ya ozi, ka ọ na-enye ha ihe oriri ga-ezuru ha n’oge kwesịrị ekwesị?+
17 Ọ bụ anyị; n’ihi na anyị abụghị ndị na-ere okwu Chineke ere+ dị ka ọtụtụ ndị bụ,+ kama anyị na-ekwu okwu+ dị ka ndị nwere obi eziokwu, ee, dị ka ndị e si n’ebe Chineke nọ zipụ, n’ihu Chineke, ná mmekọrịta anyị na Kraịst.