Jenesis 41:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “Ya mere, ka Fero chọta nwoke nwere uche, nke makwaara ihe ma mee ya onyeisi ala Ijipt.+ Diuterọnọmi 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Sinụ n’ebo unu niile chọta ndị ikom maara ihe na ndị nwere uche+ ma nwee ahụmahụ,+ ka m mee ha ndị isi unu.’+
13 Sinụ n’ebo unu niile chọta ndị ikom maara ihe na ndị nwere uche+ ma nwee ahụmahụ,+ ka m mee ha ndị isi unu.’+