1 Timoti 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 o kwesịrị ịbụ onye na-elekọta ezinụlọ ya nke ọma,+ onye nwere ụmụ na-edo onwe ha n’okpuru ya, ndị na-eji ihe akpọrọ ihe;+ 1 Timoti 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ọ bụghị onye chegharịrị ọhụrụ,+ ka o wee ghara ịbụ onye nganga ga-afụli elu,+ o wee daba n’ikpe a mara Ekwensu.+
4 o kwesịrị ịbụ onye na-elekọta ezinụlọ ya nke ọma,+ onye nwere ụmụ na-edo onwe ha n’okpuru ya, ndị na-eji ihe akpọrọ ihe;+
6 ọ bụghị onye chegharịrị ọhụrụ,+ ka o wee ghara ịbụ onye nganga ga-afụli elu,+ o wee daba n’ikpe a mara Ekwensu.+