45 “Ònye n’ezie bụ ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye nwekwara uche, nke nna ya ukwu mere onye na-elekọta ezinụlọ ya, ka ọ na-enye ha nri ha n’oge kwesịrị ekwesị?+
21 Nna ya ukwu wee sị ya, ‘I mere nke ọma, ezi ohu kwesịrị ntụkwasị obi!+ I kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ilekọta ihe ole na ole. M ga-eme gị onye na-elekọta ọtụtụ ihe.+ Soro nna gị ukwu ṅụrịa ọṅụ.’+