2 Ebreham wee gwa onye na-ejere ya ozi, bụ́ onye kasị mee okenye n’ezinụlọ ya, onye na-elekọta ihe niile o nwere, sị:+ “Biko, tinye aka gị n’okpuru apata ụkwụ m,+
10 Dị ka onye ọ bụla natara onyinye, jirinụ ya na-ejere ibe unu ozi dị ka ezi ndị nlekọta ụlọ n’ihe banyere obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ, nke a na-egosi n’ụzọ dị iche iche.+