Ọpụpụ 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee sị Mozis: “Gbagoo gakwuru Jehova, gị na Erọn, Nedab na Abaịhu+ na mmadụ iri asaa+ n’ime ndị okenye Izrel, unu ga-anọkwa n’ebe dịtụ anya kpọọ isiala.
24 O wee sị Mozis: “Gbagoo gakwuru Jehova, gị na Erọn, Nedab na Abaịhu+ na mmadụ iri asaa+ n’ime ndị okenye Izrel, unu ga-anọkwa n’ebe dịtụ anya kpọọ isiala.