Jeremaya 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Biko, jụọrọ anyị Jehova ase,+ n’ihi na Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn na-ebuso anyị agha.+ Ikekwe, Jehova ga-arụrụ anyị ọrụ ya dị ebube, nke ga-eme ka ọ hapụ anyị.”+ Jeremaya 37:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Eze Zedekaya wee zie ozi, e wee kpọpụta ya, eze wee nọrọ n’ebe zoro ezo n’ụlọ ya malite ịjụ ya ajụjụ.+ O wee sị ya: “Ò nwere ihe Jehova kwuru?” Jeremaya wee sị ya: “O nwere!” O wee sị: “A ga-enyefe gị n’aka eze Babịlọn!”+
2 “Biko, jụọrọ anyị Jehova ase,+ n’ihi na Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn na-ebuso anyị agha.+ Ikekwe, Jehova ga-arụrụ anyị ọrụ ya dị ebube, nke ga-eme ka ọ hapụ anyị.”+
17 Eze Zedekaya wee zie ozi, e wee kpọpụta ya, eze wee nọrọ n’ebe zoro ezo n’ụlọ ya malite ịjụ ya ajụjụ.+ O wee sị ya: “Ò nwere ihe Jehova kwuru?” Jeremaya wee sị ya: “O nwere!” O wee sị: “A ga-enyefe gị n’aka eze Babịlọn!”+