Jeremaya 37:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Eze Zedekaya mechara zie ozi, a kpọtara ya Jeremaya, ya ajụọ ya ajụjụ n’ụlọ* ya na nzuzo.+ Ọ jụrụ ya, sị: “Ò nwere ihe Jehova kwuru?” Jeremaya asị ya: “O nwere. A ga-enyefe gị n’aka eze Babịlọn.”+
17 Eze Zedekaya mechara zie ozi, a kpọtara ya Jeremaya, ya ajụọ ya ajụjụ n’ụlọ* ya na nzuzo.+ Ọ jụrụ ya, sị: “Ò nwere ihe Jehova kwuru?” Jeremaya asị ya: “O nwere. A ga-enyefe gị n’aka eze Babịlọn.”+