Ezikiel 7:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ọdachi ga-esochi ọdachi, akụkọ esochiekwa akụkọ. Ndị mmadụ agaghị anụ ihe ọ bụla n’ọnụ onye amụma ha chọrọ ka ọ kọọrọ ha ọhụụ.+ Ihe ndị nchụàjà na-akụzi na ndụmọdụ ndị okenye na-enye agaghịkwa aba uru ọ bụla.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:26 Ezigbo Ofufe, p. 66, 70
26 Ọdachi ga-esochi ọdachi, akụkọ esochiekwa akụkọ. Ndị mmadụ agaghị anụ ihe ọ bụla n’ọnụ onye amụma ha chọrọ ka ọ kọọrọ ha ọhụụ.+ Ihe ndị nchụàjà na-akụzi na ndụmọdụ ndị okenye na-enye agaghịkwa aba uru ọ bụla.+