-
Abụ Ọma 74:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 E nweghịzi ihe àmà anyị na-ahụ.
E nweghịzi onye amụma nọnụ,
E nweghịkwa onye ọ bụla n’ime anyị ma mgbe ihe a ga-emeru.
-
9 E nweghịzi ihe àmà anyị na-ahụ.
E nweghịzi onye amụma nọnụ,
E nweghịkwa onye ọ bụla n’ime anyị ma mgbe ihe a ga-emeru.