Aịzaya 1:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mgbe unu bịara n’ihu m,+Ònye gwara unuKa unu zọtọọ ogige m?+ Aịzaya 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,M na-eleghara unu anya.+ N’agbanyeghị na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+Anaghị m ege ntị.+ Aka unu bụ ọbara ọbara.+ Ezikiel 14:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Nwa nke mmadụ, ndị a ekpebisiela ike ịna-efe arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi.* Ha edowekwala ihe na-eme ka ndị mmadụ mehie. M̀ ga-ekwe ka ha jụta m ihe?+
15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,M na-eleghara unu anya.+ N’agbanyeghị na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+Anaghị m ege ntị.+ Aka unu bụ ọbara ọbara.+
3 “Nwa nke mmadụ, ndị a ekpebisiela ike ịna-efe arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi.* Ha edowekwala ihe na-eme ka ndị mmadụ mehie. M̀ ga-ekwe ka ha jụta m ihe?+