-
Maịka 3:2-4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Ma, unu kpọrọ ihe ọma asị,+ hụ ihe ọjọọ n’anya.+
Unu na-agba ndị m akpụkpọ, na-adọpụsịkwa anụ dị n’ọkpụkpụ ha.+
Na-agbakwa ha akpụkpọ,
Kụrie ọkpụkpụ ha, gwerisiekwa ha+
Dị ka ihe e ji ite* sie, dịkwa ka anụ dị n’ime ite e ji esi nri.
4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova ka o nyere ha aka,
Ma ọ gaghị aza ha.
Ọ ga-agbakụta ha azụ n’oge ahụ+
N’ihi ihe ọjọọ ndị ha na-eme.+
-