-
Diuterọnọmi 31:17, 18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 N’oge ahụ, m ga-ewesa ha ezigbo iwe,+ m ga-ahapụkwa ha.+ Agaghịkwa m enyere ha aka*+ ruo mgbe e bibiri ha. Mgbe ọtụtụ nsogbu bịachaara ha, ha ataakwa nnukwu ahụhụ,+ ha ga-asị, ‘Ọ̀ bụ na ọ bụghị maka na Chineke anyị anọnyereghị anyị mere nsogbu ndị a ji bịara anyị?’+ 18 Ma, agaghị m enyere ha aka n’ụbọchị ahụ n’ihi ihe ọjọọ niile ha mere wee fee chi ọzọ dị iche iche.+
-
-
Aịzaya 1:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
Aka unu bụ ọbara ọbara.+
-
-
Aịzaya 3:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Onye ajọ omume ga-ata ahụhụ.
Ọdachi ga-adakwasị ya,
N’ihi na a ga-eme ya ihe o mere ndị ọzọ.
-