Ezikiel 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Nwa nke mmadụ, gwa ndị okenye Izrel okwu, sị ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Ùnu bịara ka unu jụọ m ase?+ ‘Dị nnọọ ka m dị ndụ, unu agaghị ajụta m ihe ọ bụla,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”’
3 “Nwa nke mmadụ, gwa ndị okenye Izrel okwu, sị ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Ùnu bịara ka unu jụọ m ase?+ ‘Dị nnọọ ka m dị ndụ, unu agaghị ajụta m ihe ọ bụla,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”’