Ezikiel 20:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Nwa nke mmadụ, gwa ndị okenye Izrel, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Ùnu bịara ka unu jụọ m ase? ‘Ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, agaghị m aza unu ihe ọ bụla.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”’
3 “Nwa nke mmadụ, gwa ndị okenye Izrel, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Ùnu bịara ka unu jụọ m ase? ‘Ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, agaghị m aza unu ihe ọ bụla.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”’