Abụ Ọma 42:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Agụụ Chineke,+ bụ́ Chineke dị ndụ,+ na-agụ mkpụrụ obi m.Olee mgbe m ga-abịa n’ihu Chineke?+ Abụ Ọma 143:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Agbasapụworo m gị aka m;+Agụụ gị na-agụ mkpụrụ obi m otú agụụ mmiri si agụ ala kpọrọ nkụ.+ Sila.