Joel 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na mmanya dị ụtọ+ ga-esi n’ugwu na-atapụsị, mmiri ara ehi ga na-eru n’ugwu nta, mmiri ga na-asọ n’ọwa mmiri niile nke Juda. Isi iyi ga-esi n’ụlọ Jehova na-asọpụta,+ ọ ga na-edekwa Ndagwurugwu Osisi Akeshịa+ mmiri. 1 Ndị Kọrịnt 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Enyere m unu mmiri ara, ọ bụghị nri siri ike,+ n’ihi na unu esichabeghị ike. N’eziokwu, unu esichabeghịkwa ike ugbu a,+ 1 Pita 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 dịkwa ka ụmụ a mụrụ ọhụrụ,+ ka mmiri ara a na-agwagbughị agwagbu+ nke dị n’okwu Chineke na-agụ unu agụụ, ka unu wee site na ya toruo nzọpụta,+
18 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na mmanya dị ụtọ+ ga-esi n’ugwu na-atapụsị, mmiri ara ehi ga na-eru n’ugwu nta, mmiri ga na-asọ n’ọwa mmiri niile nke Juda. Isi iyi ga-esi n’ụlọ Jehova na-asọpụta,+ ọ ga na-edekwa Ndagwurugwu Osisi Akeshịa+ mmiri.
2 Enyere m unu mmiri ara, ọ bụghị nri siri ike,+ n’ihi na unu esichabeghị ike. N’eziokwu, unu esichabeghịkwa ike ugbu a,+
2 dịkwa ka ụmụ a mụrụ ọhụrụ,+ ka mmiri ara a na-agwagbughị agwagbu+ nke dị n’okwu Chineke na-agụ unu agụụ, ka unu wee site na ya toruo nzọpụta,+