Aịzaya 61:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 A ga-ama mkpụrụ ha ọbụna ná mba dị iche iche,+ marakwa ụmụ ha n’etiti ndị dị iche iche. Ndị niile hụrụ ha ga-amata ha,+ na ha bụ mkpụrụ Jehova gọziri agọzi.”+ Zekaraya 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-aghasasị ha dị ka mkpụrụ n’etiti ndị dị iche iche,+ ha ga-anọkwa n’ebe ndị dị anya cheta m;+ a ga-atụte ha na ụmụ ha, ha ewee lọta.+
9 A ga-ama mkpụrụ ha ọbụna ná mba dị iche iche,+ marakwa ụmụ ha n’etiti ndị dị iche iche. Ndị niile hụrụ ha ga-amata ha,+ na ha bụ mkpụrụ Jehova gọziri agọzi.”+
9 M ga-aghasasị ha dị ka mkpụrụ n’etiti ndị dị iche iche,+ ha ga-anọkwa n’ebe ndị dị anya cheta m;+ a ga-atụte ha na ụmụ ha, ha ewee lọta.+