Aịzaya 65:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ha agaghị adọgbu onwe ha n’ọrụ n’efu,+ ha agaghịkwa amụ ụmụ mụta nsogbu;+ n’ihi na ha na ụmụ ha+ bụ ụmụ Jehova gọziri agọzi.+ Ọrụ Ndịozi 2:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 N’ihi na ọ bụ unu na ụmụ unu na ndị niile nọ n’ebe dị anya+ ka e kwere nkwa ahụ,+ bụ́ ndị niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-akpọtara onwe ya.”+
23 Ha agaghị adọgbu onwe ha n’ọrụ n’efu,+ ha agaghịkwa amụ ụmụ mụta nsogbu;+ n’ihi na ha na ụmụ ha+ bụ ụmụ Jehova gọziri agọzi.+
39 N’ihi na ọ bụ unu na ụmụ unu na ndị niile nọ n’ebe dị anya+ ka e kwere nkwa ahụ,+ bụ́ ndị niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-akpọtara onwe ya.”+