Ọpụpụ 23:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 A gaghị enwe nwaanyị ime na-apụ n’ala gị,+ a gaghịkwa enwe nwaanyị aga na ya. M ga-eme ka ọnụ ọgụgụ ụbọchị gị zuo ezu.+ Aịzaya 33:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ dịghị onye bi na ya nke ga-asị: “Ana m arịa ọrịa.”+ Ndị bi n’ala a ga-abụ ndị a gbaghaara njehie ha.+ Aịzaya 54:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụmụ gị niile+ ga-abụ ndị Jehova kụziiri ihe,+ udo nke ụmụ gị ga-adịkwa ukwuu.+
26 A gaghị enwe nwaanyị ime na-apụ n’ala gị,+ a gaghịkwa enwe nwaanyị aga na ya. M ga-eme ka ọnụ ọgụgụ ụbọchị gị zuo ezu.+
24 Ọ dịghị onye bi na ya nke ga-asị: “Ana m arịa ọrịa.”+ Ndị bi n’ala a ga-abụ ndị a gbaghaara njehie ha.+