Aịzaya 57:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Ana m eke mkpụrụ egbugbere ọnụ.+ Onye nọ n’ebe dị anya na onye nọ nso ga-enwe udo nke na-agaghị akwụsị akwụsị,”+ ka Jehova kwuru, “m ga-agwọkwa ya.”+ Ndị Efesọs 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bịakwara wee zisaara unu ozi ọma nke udo,+ unu ndị nọ n’ebe dị anya, zisakwaara ndị nọ nso ozi ọma nke udo,+
19 “Ana m eke mkpụrụ egbugbere ọnụ.+ Onye nọ n’ebe dị anya na onye nọ nso ga-enwe udo nke na-agaghị akwụsị akwụsị,”+ ka Jehova kwuru, “m ga-agwọkwa ya.”+
17 Ọ bịakwara wee zisaara unu ozi ọma nke udo,+ unu ndị nọ n’ebe dị anya, zisakwaara ndị nọ nso ozi ọma nke udo,+