Aịzaya 59:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Nke a bụ ndụ mụ na ha gbara,”+ ka Jehova kwuru. “Mmụọ m nke dị n’ahụ́ gị+ nakwa okwu m nke m tinyere n’ọnụ gị+—a gaghị ewepụ ya n’ọnụ gị ma ọ bụ n’ọnụ ụmụ gị ma ọ bụ n’ọnụ ụmụ ụmụ gị, malite ugbu a ruo mgbe ebighị ebi,”+ ka Jehova kwuru. Aịzaya 66:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “N’ihi na dị ka eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ+ nke m na-eke ga-adịgide n’ihu m,”+ ka Jehova kwuru, “otú a ka ụmụ unu+ na aha unu ga-adịgide.”+ Jeremaya 32:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 M ga-enye ha otu obi,+ meekwa ka ha mara otu ụzọ, ka ha wee na-atụ egwu m mgbe niile, ka ihe wee dịrị ha na ụmụ ha ndị ga-anọchi ha mma.+
21 “Nke a bụ ndụ mụ na ha gbara,”+ ka Jehova kwuru. “Mmụọ m nke dị n’ahụ́ gị+ nakwa okwu m nke m tinyere n’ọnụ gị+—a gaghị ewepụ ya n’ọnụ gị ma ọ bụ n’ọnụ ụmụ gị ma ọ bụ n’ọnụ ụmụ ụmụ gị, malite ugbu a ruo mgbe ebighị ebi,”+ ka Jehova kwuru.
22 “N’ihi na dị ka eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ+ nke m na-eke ga-adịgide n’ihu m,”+ ka Jehova kwuru, “otú a ka ụmụ unu+ na aha unu ga-adịgide.”+
39 M ga-enye ha otu obi,+ meekwa ka ha mara otu ụzọ, ka ha wee na-atụ egwu m mgbe niile, ka ihe wee dịrị ha na ụmụ ha ndị ga-anọchi ha mma.+