Jenesis 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụkwa site ná mkpụrụ gị+ ka mba niile nke ụwa ga-agọzi onwe ha n’ihi na i gewo ntị n’olu m.’”+ Zekaraya 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ ga-erukwa na dị nnọọ ka unu bụ́ ụlọ Juda nakwa ụlọ Izrel+ ghọrọ ihe nkọcha n’etiti mba dị iche iche,+ otú ahụ ka m ga-azọpụta unu, unu ga-aghọkwa ngọzi.+ Unu atụla egwu.+ Meenụ ka aka unu dị ike.’+
13 Ọ ga-erukwa na dị nnọọ ka unu bụ́ ụlọ Juda nakwa ụlọ Izrel+ ghọrọ ihe nkọcha n’etiti mba dị iche iche,+ otú ahụ ka m ga-azọpụta unu, unu ga-aghọkwa ngọzi.+ Unu atụla egwu.+ Meenụ ka aka unu dị ike.’+