Jenesis 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụkwa site ná mkpụrụ gị+ ka mba niile nke ụwa ga-agọzi onwe ha n’ihi na i gewo ntị n’olu m.’”+ Aịzaya 19:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ụbọchị ahụ, Izrel ga-emezu Ijipt na Asiria atọ,+ wee bụrụ ngọzi n’etiti ụwa,+